Image default
AfriHealth

Zè rú ùwá (Covid-19) Mkpá chàpú anyá ndí nle kótá àhú iké (nurses)na èwétàrá gí

Dịka ọria coronavirus na-akpa ike na-aga n’ihu na Naijiria na mbaụwa, kepukepu ọhụrụ na- efegharị na-ekwu na e nwere ike ibute ọria ọjọọ a site n’ahụrụ.

Mana ndị ọkachamara ahụike gwara BBC lgbo na mkpụrụ adịghị n’ụkwa a ndị na-efesa akụkọ na-apị.

Kemgbe ọrịa coronavirus pụtara mbụ na Chaịna n’afọ 2019 rue ugbua, ọria a nke ndị ọkachamara kwuru na a na-ebute site n’ ụkwara maọbụ azụzụ ma a kwaa ụkwara maọbụ maa uzere, ataala isi otu ijeri mmadụ na ụma n’ụwa nile.

Aka nile dị n’ọbọ ime nchọpụta maka ọgwụ mgbochi coronavirus, ọgwụgwọ, nakwa etu ndị ọzọ ọrịa a si ekesa.

Ka osi na di, ogwu ọria ka mgbochi ọria.

Marà ka igà esí kpà ányà, so té nà ihé nkirí nkè á:

https://www.youtube.com/watch?v=7yEztmTvHM8

Mkpá chàpú anyá ndí nle kótá àhú iké na èwétàrá gí

https://www.google.com/amp/s/www.bbc.com/igbo/amp/afirika-52339193

 

Related posts

Leave a Comment

This website uses cookies to improve your experience. We'll assume you're ok with this, but you can opt-out if you wish. Accept Read More